Proverbs 8:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼebe onye nwetara nghọta nọ, okwu m doro anya; nʼebe ndị chọtara ihe ọmụma nọ, okwu m ziri ezi.
Proverbs 8:9 in English
Proverbs 8:9 · Berean Standard Bible
They are all plain to the discerning, and upright to those who find knowledge.
Context
7Ọnụ m na-ekwu eziokwu
nʼihi na akpọrọ m okwu ụgha asị. 8Ndụmọdụ m zuruoke, ọ dịkwa mma.
Ihe ọjọọ ọbụla adịghị nʼime ya. 9Nʼebe onye nwetara nghọta nọ, okwu m doro anya;
nʼebe ndị chọtara ihe ọmụma nọ, okwu m ziri ezi. 10Họrọ ịdọ aka na ntị m karịa ọlaọcha
họrọkwa ihe ọmụma karịa ọlaedo dị ezi mma.” 11Amamihe dị mkpa karịa nkume rubi dị oke ọnụahịa.
Ọ dịkwaghị ihe a ga-eji tụnyere ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.