Proverbs 8:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Unu ndị na-enweghị uche, nweenụ uche zuruoke; unu ndị nzuzu, nweenụ nghọta.
Proverbs 8:5 in English
Proverbs 8:5 · Berean Standard Bible
O simple ones, learn to be shrewd; O fools, gain understanding.*
Context
3Nʼọnụ ụzọ nke obodo niile
na nʼọnụ ụzọ ụlọ niile ka ọ nọ na-eti mkpu, 4ọ na-asị, “Ụmụ mmadụ geenụ m ntị;
ọ bụ unu ndị dị ndụ ka m na-agwa okwu. 5Unu ndị na-enweghị uche, nweenụ uche zuruoke;
unu ndị nzuzu, nweenụ nghọta. 6Geenụ m ntị, nʼihi na enwere m okwu dị mkpa m ga-agwa unu;
Ihe ọbụla m kwuru bụ ihe ziri ezi, 7Ọnụ m na-ekwu eziokwu
nʼihi na akpọrọ m okwu ụgha asị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.