Proverbs 8:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ọ na-asị, “Ụmụ mmadụ geenụ m ntị; ọ bụ unu ndị dị ndụ ka m na-agwa okwu.
Proverbs 8:4 in English
Proverbs 8:4 · Berean Standard Bible
“To you, O men, I call out, and my cry is to the sons of men.
Context
2Ọ na-eguzo nʼelu ebe niile dị elu nʼokporoụzọ,
nʼagbata ụzọ niile. 3Nʼọnụ ụzọ nke obodo niile
na nʼọnụ ụzọ ụlọ niile ka ọ nọ na-eti mkpu, 4ọ na-asị, “Ụmụ mmadụ geenụ m ntị;
ọ bụ unu ndị dị ndụ ka m na-agwa okwu. 5Unu ndị na-enweghị uche, nweenụ uche zuruoke;
unu ndị nzuzu, nweenụ nghọta. 6Geenụ m ntị, nʼihi na enwere m okwu dị mkpa m ga-agwa unu;
Ihe ọbụla m kwuru bụ ihe ziri ezi,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.