Proverbs 7:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
nʼoge anyasị, dịka chi na-eji, mgbe ọchịchịrị na-agbachi.
Proverbs 7:9 in English
Proverbs 7:9 · Berean Standard Bible
at twilight, as the day was fading into the dark of the night.
Context
7hụ nʼetiti ndị na-enweghị uche,
ahụtara m otu nwokorobịa nʼetiti ha,
onye amamihe kọrọ, 8ka ọ na-aga nʼụzọ dị nso ebe nkuku ụlọ
nʼakụkụ ụlọ nwanyị ihere na-adịghị eme, 9nʼoge anyasị, dịka chi na-eji,
mgbe ọchịchịrị na-agbachi. 10Mgbe ahụ, nwanyị ahụ pụtara zute ya.
O yi uwe dịka nwanyị akwụna, jiri aghụghọ na-abịakwute ya. 11(Ọ na-eme ụzụ na-aṅaghị ntị ịnụ ihe ọbụla.
Ụkwụ ya anaghị anọgide nʼụlọ ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.