Native Bible

Proverbs 7:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, nwanyị ahụ pụtara zute ya. O yi uwe dịka nwanyị akwụna, jiri aghụghọ na-abịakwute ya.

Proverbs 7:10 in English

Proverbs 7:10 · Berean Standard Bible

Then a woman came out to meet him, with the attire of a harlot and cunning of heart.

Context

8ka ọ na-aga nʼụzọ dị nso ebe nkuku ụlọ nʼakụkụ ụlọ nwanyị ihere na-adịghị eme, 9nʼoge anyasị, dịka chi na-eji, mgbe ọchịchịrị na-agbachi. 10Mgbe ahụ, nwanyị ahụ pụtara zute ya. O yi uwe dịka nwanyị akwụna, jiri aghụghọ na-abịakwute ya. 11(Ọ na-eme ụzụ na-aṅaghị ntị ịnụ ihe ọbụla. Ụkwụ ya anaghị anọgide nʼụlọ ya. 12Ọ na-akwụgharị ma nʼokporoụzọ ma nʼama; na-amịgharị nʼebe nzuzo niile.)

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.