Proverbs 7:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ka ọ na-aga nʼụzọ dị nso ebe nkuku ụlọ nʼakụkụ ụlọ nwanyị ihere na-adịghị eme,
Proverbs 7:8 in English
Proverbs 7:8 · Berean Standard Bible
crossing the street near her corner, strolling down the road to her house,
Context
6Nʼihi na otu ụbọchị,
esi m na oghereikuku dị nʼụlọ m lepụ anya, 7hụ nʼetiti ndị na-enweghị uche,
ahụtara m otu nwokorobịa nʼetiti ha,
onye amamihe kọrọ, 8ka ọ na-aga nʼụzọ dị nso ebe nkuku ụlọ
nʼakụkụ ụlọ nwanyị ihere na-adịghị eme, 9nʼoge anyasị, dịka chi na-eji,
mgbe ọchịchịrị na-agbachi. 10Mgbe ahụ, nwanyị ahụ pụtara zute ya.
O yi uwe dịka nwanyị akwụna, jiri aghụghọ na-abịakwute ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.