Native Bible

Proverbs 7:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na otu ụbọchị, esi m na oghereikuku dị nʼụlọ m lepụ anya,

Proverbs 7:6 in English

Proverbs 7:6 · Berean Standard Bible

For at the window of my house I looked through the lattice.

Context

4Hụ amamihe nʼanya dịka nwaagbọghọ ị hụrụ nʼanya; hụkwa inwe nghọta nʼanya dịka a ga-asị na ọ bụ nwanne gị. 5Kwee ka ha debe gị, ka ị ghara ijekwuru nwanyị na-akwa iko, ka ị gharakwa ịṅa ntị nʼokwu ire ụtọ ya. 6Nʼihi na otu ụbọchị, esi m na oghereikuku dị nʼụlọ m lepụ anya, 7hụ nʼetiti ndị na-enweghị uche, ahụtara m otu nwokorobịa nʼetiti ha, onye amamihe kọrọ, 8ka ọ na-aga nʼụzọ dị nso ebe nkuku ụlọ nʼakụkụ ụlọ nwanyị ihere na-adịghị eme,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.