Proverbs 7:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Kee ha na mkpịsịaka gị, deekwa ha nʼelu mbadamba nkume, bụ obi gị.
Proverbs 7:3 in English
Proverbs 7:3 · Berean Standard Bible
Tie them to your fingers; write them on the tablet of your heart.
Context
1Na-agbaso okwu m nwa m, nọgide na ya,
dokwaa iwu m niile nʼime obi gị. 2Debe iwu m ka ị dị ndụ,*
chee ozizi m nche dịka ọ bụ mkpụrụ anya gị. 3Kee ha na mkpịsịaka gị,
deekwa ha nʼelu mbadamba nkume, bụ obi gị. 4Hụ amamihe nʼanya dịka nwaagbọghọ ị hụrụ nʼanya;
hụkwa inwe nghọta nʼanya dịka a ga-asị na ọ bụ nwanne gị. 5Kwee ka ha debe gị, ka ị ghara ijekwuru nwanyị na-akwa iko,
ka ị gharakwa ịṅa ntị nʼokwu ire ụtọ ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.