Proverbs 7:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Debe iwu m ka ị dị ndụ,* chee ozizi m nche dịka ọ bụ mkpụrụ anya gị.
Proverbs 7:2 in English
Proverbs 7:2 · Berean Standard Bible
Keep my commandments and live; guard my teachings as the apple * of your eye.
Context
1Na-agbaso okwu m nwa m, nọgide na ya,
dokwaa iwu m niile nʼime obi gị. 2Debe iwu m ka ị dị ndụ,*
chee ozizi m nche dịka ọ bụ mkpụrụ anya gị. 3Kee ha na mkpịsịaka gị,
deekwa ha nʼelu mbadamba nkume, bụ obi gị. 4Hụ amamihe nʼanya dịka nwaagbọghọ ị hụrụ nʼanya;
hụkwa inwe nghọta nʼanya dịka a ga-asị na ọ bụ nwanne gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.