Native Bible

Proverbs 7:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Na-agbaso okwu m nwa m, nọgide na ya, dokwaa iwu m niile nʼime obi gị.

Proverbs 7:1 in English

Proverbs 7:1 · Berean Standard Bible

My son, keep my words and treasure my commandments within you.

Context

1Na-agbaso okwu m nwa m, nọgide na ya, dokwaa iwu m niile nʼime obi gị. 2Debe iwu m ka ị dị ndụ,* chee ozizi m nche dịka ọ bụ mkpụrụ anya gị. 3Kee ha na mkpịsịaka gị, deekwa ha nʼelu mbadamba nkume, bụ obi gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.