Native Bible

Proverbs 6:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ma ọ na-akpakọta nri ya nʼoge ọkọchị ma na-ewebata nri ya nʼoge owuwe ihe ubi.

Proverbs 6:8 in English

Proverbs 6:8 · Berean Standard Bible

it prepares its provisions in summer; it gathers its food at harvest.

Context

6Gaa mụta ihe site nʼaka ndanda, gị onye umengwụ. Mụta ihe site nʼụzọ ya niile. 7Ọ bụ ezie na o nweghị eze na-achịkọta ha, maọbụ onyendu, maọbụ ọchịagha, 8ma ọ na-akpakọta nri ya nʼoge ọkọchị ma na-ewebata nri ya nʼoge owuwe ihe ubi. 9Ọ bụ ruo ole mgbe ka ị ga-edina ala nʼebe ahụ, gị onye umengwụ? Olee mgbe ka ị ga-esi nʼụra bilie? 10Nwa ụra nta, nwa iru ụra nta, nwa ịchịkọba aka nta zuo ike,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.