Proverbs 6:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ ezie na o nweghị eze na-achịkọta ha, maọbụ onyendu, maọbụ ọchịagha,
Proverbs 6:7 in English
Proverbs 6:7 · Berean Standard Bible
Without a commander, without an overseer or ruler,
Context
5Napụta onwe gị, dịka mgbada site nʼaka dinta,
maọbụ dịka nnụnụ site nʼọnya osi ọnya. 6Gaa mụta ihe site nʼaka ndanda, gị onye umengwụ.
Mụta ihe site nʼụzọ ya niile. 7Ọ bụ ezie na o nweghị eze na-achịkọta ha,
maọbụ onyendu, maọbụ ọchịagha, 8ma ọ na-akpakọta nri ya nʼoge ọkọchị
ma na-ewebata nri ya nʼoge owuwe ihe ubi. 9Ọ bụ ruo ole mgbe ka ị ga-edina ala nʼebe ahụ, gị onye umengwụ?
Olee mgbe ka ị ga-esi nʼụra bilie?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.