Ilu 6:10
Proverbs 6:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nwa ụra nta, nwa iru ụra nta, nwa ịchịkọba aka nta zuo ike,
Proverbs 6:10 in English
Proverbs 6:10 · Berean Standard Bible
A little sleep, a little slumber, a little folding of the hands to rest,
Context
8ma ọ na-akpakọta nri ya nʼoge ọkọchị
ma na-ewebata nri ya nʼoge owuwe ihe ubi. 9Ọ bụ ruo ole mgbe ka ị ga-edina ala nʼebe ahụ, gị onye umengwụ?
Olee mgbe ka ị ga-esi nʼụra bilie? 10Nwa ụra nta, nwa iru ụra nta,
nwa ịchịkọba aka nta zuo ike, 11ụbịam ga-abịakwasị gị dịka onye ohi,
ụkọ abịakwasịkwa gị dịka onye na-apụnara mmadụ ihe. 12Onye okwu na ụka na onye omume ya jọgburu onwe ya,
onye na-ejegharị na-ekwu okwu aghụghọ,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.