Native Bible

Proverbs 6:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye okwu na ụka na onye omume ya jọgburu onwe ya, onye na-ejegharị na-ekwu okwu aghụghọ,

Proverbs 6:12 in English

Proverbs 6:12 · Berean Standard Bible

A worthless person, a wicked man, walks with a perverse mouth,

Context

10Nwa ụra nta, nwa iru ụra nta, nwa ịchịkọba aka nta zuo ike, 11ụbịam ga-abịakwasị gị dịka onye ohi, ụkọ abịakwasịkwa gị dịka onye na-apụnara mmadụ ihe. 12Onye okwu na ụka na onye omume ya jọgburu onwe ya, onye na-ejegharị na-ekwu okwu aghụghọ, 13onye ji iro na-egbu ikuanya ya, jiri ụkwụ ya na-ekwu okwu na mkpịsịaka ya na-egosi ihe. 14Onye obi ya na-echepụta ihe ọjọọ na aghụghọ, onye na-akpalikwa esemokwu mgbe niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.