Ilu 4:25
Proverbs 4:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Legide anya nʼihu ime ihe bụ eziokwu; atụgharịkwala isi gị ile ihe ọbụla.
Proverbs 4:25 in English
Proverbs 4:25 · Berean Standard Bible
Let your eyes look forward; fix your gaze straight ahead.
Context
23Nke ka nke, lezie echiche uche gị niile anya,
nʼihi na ha na-emetụta ndụ gị niile. 24Ka ụgha ọbụla ghara isi gị nʼọnụ pụta;
kpọọ ịgha ụgha niile na okwu rụrụ arụ niile asị. 25Legide anya nʼihu ime ihe bụ eziokwu;
atụgharịkwala isi gị ile ihe ọbụla. 26Leruo ije ụkwụ gị anya,
doziekwa ụzọ gị niile ka ọ guzozie. 27Ewezugala onwe gị site nʼaka nri maọbụ nʼaka ekpe;
si nʼihe ọjọọ wezuga ụkwụ gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.