Native Bible

Proverbs 4:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ewezugala onwe gị site nʼaka nri maọbụ nʼaka ekpe; si nʼihe ọjọọ wezuga ụkwụ gị.

Proverbs 4:27 in English

Proverbs 4:27 · Berean Standard Bible

Do not swerve to the right or to the left; turn your feet away from evil.

Context

25Legide anya nʼihu ime ihe bụ eziokwu; atụgharịkwala isi gị ile ihe ọbụla. 26Leruo ije ụkwụ gị anya, doziekwa ụzọ gị niile ka ọ guzozie. 27Ewezugala onwe gị site nʼaka nri maọbụ nʼaka ekpe; si nʼihe ọjọọ wezuga ụkwụ gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.