Ilu 31:2
Proverbs 31:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Gee ntị, nwa m, gee ntị, nwa nke afọ m. Gee ntị, nwa m, nwa nke ọziza ekpere m niile.
Proverbs 31:2 in English
Proverbs 31:2 · Berean Standard Bible
What shall I say,* O my son? What, O son of my womb? What, O son of my vows?
Context
1Ndị a bụ okwu si nʼọnụ Lemuel, eze Masa. Ha bụ okwu ndị ahụ nne eze Lemuel kuziri ya. 2Gee ntị, nwa m, gee ntị, nwa nke afọ m.
Gee ntị, nwa m, nwa nke ọziza ekpere m niile. 3Enyela ụmụ nwanyị* ike gị,
enyekwela ịdị ike gị nʼaka ndị nʼala ndị eze nʼiyi. 4Lemuel nwa m, ọ bụghị ihe kwesiri ekwesi na ndị eze ga-aṅụ mmanya.
O kwesikwaghị ka agụụ ịṅụ mmanya
bụrụ ihe ga na-agụ ndị eze.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.