Native Bible

Proverbs 25:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mmanụ aṅụ ọ na-atọ gị ụtọ? Arachala ya karịa, ka ọ ghara iwetara gị ọrịa.

Proverbs 25:16 in English

Proverbs 25:16 · Berean Standard Bible

If you find honey, eat just what you need, lest you have too much and vomit it up.

Context

14Onye ahụ na-adịghị emezu nkwa o kwere dịka igwe ojii nke na-adịghị ezo mmiri. 15Nwee ndidi, nʼikpeazụ ị ga-enwe mmeri, nʼihi na ire dị nro na-agbaji ọkpụkpụ. 16Mmanụ aṅụ ọ na-atọ gị ụtọ? Arachala ya karịa, ka ọ ghara iwetara gị ọrịa. 17Ejela ileta onye agbataobi gị mgbe mgbe, ka ị ghara ire ugwu gị. 18Onye na-agbagịde onye agbataobi ya ama ụgha, dịka mkpọrọ osisi maọbụ mma agha, maọbụ àkụ a pịziri apịzi.*

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.