Native Bible

Proverbs 23:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼikpeazụ, ọ na-ata dịka agwọ na-atụkwa dịka ajụala.

Proverbs 23:32 in English

Proverbs 23:32 · Berean Standard Bible

In the end it bites like a snake and stings like a viper.

Context

30Ọ bụ ndị na-anọ ogologo oge na-aṅụ mmanya, onye na-aga ịchọpụta mmanya agwara agwa. 31Elekwasịla mmanya anya mgbe ọ na-acha ọbara ọbara, mgbe ọ na-ezipụta ọdịdị ya nʼiko mgbe ọ na-asụgharị nke ọma nʼime iko. 32Nʼikpeazụ, ọ na-ata dịka agwọ na-atụkwa dịka ajụala. 33Anya gị abụọ ga-ahụ ihe ị na-amaghị isi ya na ọdụ ya, obi gị ga-atụlekwa ihe ndị na-agbagwoju anya. 34Ị ga-adị ka onye na-edina nʼetiti oke osimiri, nke na-edinakwa nʼelu ụdọ nʼejide ụgbọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.