Native Bible

Proverbs 23:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ị ga-adị ka onye na-edina nʼetiti oke osimiri, nke na-edinakwa nʼelu ụdọ nʼejide ụgbọ.

Proverbs 23:34 in English

Proverbs 23:34 · Berean Standard Bible

You will be like one sleeping on the high seas or lying on the top of a mast:

Context

32Nʼikpeazụ, ọ na-ata dịka agwọ na-atụkwa dịka ajụala. 33Anya gị abụọ ga-ahụ ihe ị na-amaghị isi ya na ọdụ ya, obi gị ga-atụlekwa ihe ndị na-agbagwoju anya. 34Ị ga-adị ka onye na-edina nʼetiti oke osimiri, nke na-edinakwa nʼelu ụdọ nʼejide ụgbọ. 35Ị ga-asị, “Ha tiri m ihe, ma emerụghị m ahụ. Ha pịara m ihe, ma amaghị m. Olee mgbe m ga-eteta, ka m pụọ ga chọọ mmanya ọzọ?” 23:1 Maọbụ, onye nọ nʼihu gị 23:4 Maọbụ, ịdị nkọ gị

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.