Ilu 23:10
Proverbs 23:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Anarala nwa na-enweghị nne na nna ala ya site nʼihigharị oke ala e gwunyere site nʼoge gara aga,
Proverbs 23:10 in English
Proverbs 23:10 · Berean Standard Bible
Do not move an ancient boundary stone or encroach on the fields of the fatherless,
Context
8Ị ga-agbọkwa nke ntakịrị ahụ i riri
mgbe ahụ, okwu ọma ahụ niile i kwuru banyere ya ga-abụ ihe efu. 9Atụfula ume gị ịgwa onye nzuzu okwu,
nʼihi na ọ ga-eleda okwu i sitere nʼezi uche kwuo anya. 10Anarala nwa na-enweghị nne na nna ala ya
site nʼihigharị oke ala e gwunyere site nʼoge gara aga, 11nʼihi na onye mgbapụta ha dị ike;
ya onwe ya ga-ekwuchitere ha ọnụ ha. 12Tinye uche gị nʼịdọ aka na ntị;
gekwaa ntị nụrụ okwu ihe ọmụma niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.