Native Bible

Proverbs 22:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ogwu na igbudu dị nʼụzọ onye na-emebi iwu; ma onye kpọrọ ndụ ya ihe na-asọ ya asọ.

Proverbs 22:5 in English

Proverbs 22:5 · Berean Standard Bible

Thorns and snares lie on the path of the perverse; he who guards his soul stays far from them.

Context

3Onye nwere uche na-ahụ nsogbu nke na-abịa nʼihu ma zobe onwe ya, ma onye na-enweghị uche anaghị ele anya, ọ na-adaba nʼime nsogbu ahụ taa ahụhụ so ya. 4Obi umeala bụ egwu Onyenwe anyị, ụgwọ ọ na-akwụ bụ akụnụba, na nsọpụrụ na ndụ ogologo. 5Ogwu na igbudu dị nʼụzọ onye na-emebi iwu; ma onye kpọrọ ndụ ya ihe na-asọ ya asọ. 6Kuziere nwantakịrị ka ọ họrọ ụzọ ziri ezi,* mgbe o tolitere ọ ga-anọgide nʼime ya. 7Dịka ọgaranya si achị ogbenye, otu a kwa ka onye na-ebi ego si bụrụ ohu onye na-ebinye ya ego.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.