Ilu 19:23
Proverbs 19:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ịtụ egwu Onyenwe anyị na-eweta ndụ na ọṅụ, na nchebe site nʼihe mmerụ ahụ.
Proverbs 19:23 in English
Proverbs 19:23 · Berean Standard Bible
The fear of the LORD leads to life, that one may rest content, without visitation from harm.
Context
21Ọtụtụ atụmatụ dị nʼobi mmadụ;
maọbụ uche Onyenwe anyị ga-emezu. 22Obi ebere mmadụ na-eme ka a na-achọsi ya ike.
Ọ ka mma ịbụ ogbenye karịa ịbụ mmadụ nke eziokwu ọbụla na-adịghị nʼọnụ ya. 23Ịtụ egwu Onyenwe anyị na-eweta ndụ na ọṅụ,
na nchebe site nʼihe mmerụ ahụ. 24Onye umengwụ na-amanye aka nʼefere nri,
ọ gaghị eweghachi ya ọ bụladị tinye nʼọnụ ya. 25Tie onye na-akwa emo ihe, onye na-enweghị uche ga-aghọ onye nwere ezi uche,
baara onye nwere nghọta mba, ha ga-enweta ihe ọmụma.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.