Ilu 19:21
Proverbs 19:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọtụtụ atụmatụ dị nʼobi mmadụ; maọbụ uche Onyenwe anyị ga-emezu.
Proverbs 19:21 in English
Proverbs 19:21 · Berean Standard Bible
Many plans are in a man’s heart, but the purpose of the LORD will prevail.
Context
19Onye oke iwe ga-anata nra so ya,
nʼihi na ọ bụrụ na ị napụta ya, ị ga-anapụtakwa ya ọzọ. 20Gee ntị na ndụmọdụ a na-enye gị, nabata ịdọ aka na ntị.
Nʼikpeazụ, ị ga-abụ onye maara ihe. 21Ọtụtụ atụmatụ dị nʼobi mmadụ;
maọbụ uche Onyenwe anyị ga-emezu. 22Obi ebere mmadụ na-eme ka a na-achọsi ya ike.
Ọ ka mma ịbụ ogbenye karịa ịbụ mmadụ nke eziokwu ọbụla na-adịghị nʼọnụ ya. 23Ịtụ egwu Onyenwe anyị na-eweta ndụ na ọṅụ,
na nchebe site nʼihe mmerụ ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.