Native Bible

Proverbs 18:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Tupu mmadụ adaa obi ya na-ejupụta na nganga, ma inwe obi umeala na-eweta nsọpụrụ.

Proverbs 18:12 in English

Proverbs 18:12 · Berean Standard Bible

Before his downfall a man’s heart is proud, but humility comes before honor.

Context

10Aha Onyenwe anyị bụ ụlọ elu e wusiri ike, ndị ezi omume na-agbaba nʼime ya izere ndụ. 11Akụ ndị ọgaranya bụrụ ha obodo e wusiri ike, ọ bụkwa mgbidi dị elu nke a na-apụghị ịmafe nʼechiche ha. 12Tupu mmadụ adaa obi ya na-ejupụta na nganga, ma inwe obi umeala na-eweta nsọpụrụ. 13Inye ọsịsa okwu tupu mmadụ ege ntị bụ enweghị uche na ihe ihere. 14Ọ bụ mmụọ mmadụ na-akwado ya nʼoge nrịa nrịa, ma mmụọ e tipịara etipịa, onye pụrụ ibuli ya?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.