Native Bible

Proverbs 17:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye ọjọọ na-ebi naanị ndụ nnupu isi* megide Chineke. Ọ bụkwa onyeozi nke ọnwụ* ka a ga-eziga imegide ya.

Proverbs 17:11 in English

Proverbs 17:11 · Berean Standard Bible

An evil man seeks only rebellion; a cruel messenger will be sent against him.

Context

9Onye ọbụla na-akwado ịhụnanya na-ekpuchi njehie, ma onye na-ekwu ihe mere mgbe na mgbe na-ekewa ezi enyi. 10Ịba mba ntakịrị a baara onye nwere nghọta bara uru karịa narị ụtarị nke a pịara onye nzuzu. 11Onye ọjọọ na-ebi naanị ndụ nnupu isi* megide Chineke. Ọ bụkwa onyeozi nke ọnwụ* ka a ga-eziga imegide ya. 12Ọ ka mma izute nne Bịa a napụrụ ụmụ ya karịa izute onye nzuzu uche ya gbagọrọ agbagọ. 13Ọ bụrụ na i jiri ihe ọjọọ kwụọ ụgwọ ihe ọma, ọbụbụ ọnụ dịrị ezinaụlọ gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.