Ilu 12:19
Proverbs 12:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Eziokwu na-eguzo ruo mgbe ebighị ebi, ma okwu ụgha anaghị adịgide.
Proverbs 12:19 in English
Proverbs 12:19 · Berean Standard Bible
Truthful lips endure forever, but a lying tongue lasts only a moment.
Context
17Ezi onye akaebe na-ekwu eziokwu,
ma ajọ onye akaebe na-ekwu okwu ụgha. 18Okwu ọjọọ na-agbawa obi dịka mma agha,
ma ire onye maara ihe na-eweta ọgwụgwọ. 19Eziokwu na-eguzo ruo mgbe ebighị ebi,
ma okwu ụgha anaghị adịgide. 20Aghụghọ na-ejupụta nʼobi na-eche ihe ọjọọ;
ma ndị na-eme ka udo dị na-enwe ọṅụ. 21Ihe ọjọọ anaghị adakwasị onye ezi omume,
ma ndị ajọ omume enwetala nsogbu ebe ọ dị ukwuu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.