Native Bible

Proverbs 11:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nganga bịa, nlelị a na-eso ya, ma onye dị umeala nʼobi na-amụta ihe.

Proverbs 11:2 in English

Proverbs 11:2 · Berean Standard Bible

When pride comes, disgrace follows, but with humility comes wisdom.

Context

1Ihe ọtụtụ aghụghọ* bụ arụ nʼihu Onyenwe anyị ma ihe ọtụtụ zuru ezu na-anata ihuọma nʼebe ọ nọ. 2Nganga bịa, nlelị a na-eso ya, ma onye dị umeala nʼobi na-amụta ihe. 3Eziokwu nke ndị ziri ezi nʼobi na-edu ha; ma omume gbagọrọ agbagọ nke ndị aghụghọ nʼala ha nʼiyi. 4Akụnụba gị agaghị azọpụta gị nʼụbọchị ikpe; ọ bụ naanị ezi omume na-anapụta site nʼọnwụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.