Native Bible

Proverbs 11:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ihe ọtụtụ aghụghọ* bụ arụ nʼihu Onyenwe anyị ma ihe ọtụtụ zuru ezu na-anata ihuọma nʼebe ọ nọ.

Proverbs 11:1 in English

Proverbs 11:1 · Berean Standard Bible

Dishonest scales are an abomination to the LORD, but an accurate weight is His delight.

Context

1Ihe ọtụtụ aghụghọ* bụ arụ nʼihu Onyenwe anyị ma ihe ọtụtụ zuru ezu na-anata ihuọma nʼebe ọ nọ. 2Nganga bịa, nlelị a na-eso ya, ma onye dị umeala nʼobi na-amụta ihe. 3Eziokwu nke ndị ziri ezi nʼobi na-edu ha; ma omume gbagọrọ agbagọ nke ndị aghụghọ nʼala ha nʼiyi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.