Native Bible

Proverbs 10:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

A pụghị iwezuga* onye ezi omume, ma onye na-emebi iwu agaghị anọgide.

Proverbs 10:30 in English

Proverbs 10:30 · Berean Standard Bible

The righteous will never be shaken, but the wicked will not inhabit the land.

Context

28Olileanya ndị ezi omume ga-abụ ọṅụ; olileanya ndị na-emebi iwu bụ naanị ihe efu. 29Ụzọ Onyenwe anyị bụ ebe mgbaba nye ndị na-enweghị ịta ụta, maọbụ ịla nʼiyi nye ndị na-eme ajọ ihe. 30A pụghị iwezuga* onye ezi omume, ma onye na-emebi iwu agaghị anọgide. 31Nʼọnụ onye ezi omume ka mkpụrụ amamihe si abịa, ma ire na-ekwu okwu nduhie ka a ga-eme ka o dere duu. 32Egbugbere ọnụ onye ezi omume mara ihe na-eweta ihuọma, ma ọnụ ndị ajọ omume bụ naanị okwu nduhie. 10:30 Maọbụ, ihopu

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.