Native Bible

Proverbs 10:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọnụ onye ezi omume bụ isi iyi nke ndụ, ma naanị nkọcha jupụtara nʼọnụ onye ajọ omume.

Proverbs 10:11 in English

Proverbs 10:11 · Berean Standard Bible

The mouth of the righteous is a fountain of life, but the mouth of the wicked conceals violence.

Context

9Onye ụzọ ya ziri ezi na-aga ije nʼatụghị egwu, ma onye ụzọ ya ezighị ezi ka a ga-achọpụta. 10Onye ọbụla na-egbu ikuanya na-ebute ihe mwute, onye nzuzu ekwurekwu ga-abịa nʼịla nʼiyi. 11Ọnụ onye ezi omume bụ isi iyi nke ndụ, ma naanị nkọcha jupụtara nʼọnụ onye ajọ omume. 12Ịkpọ asị na-akpali esemokwu, ma ịhụnanya na-ekpuchi mmehie niile. 13Ndị nwere nghọta na-ekwu okwu nwere isi, ma ndị na-enweghị uche ka a na-eti ihe dịka ohu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.