Ilu 1:30
Proverbs 1:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Unu aṅaghị ntị na ndụmọdụ m. Unu lelịrị ịba mba m anya.
Proverbs 1:30 in English
Proverbs 1:30 · Berean Standard Bible
They accepted none of my counsel; they despised all my reproof.
Context
28“Agaghị m ege ntị nʼakwa unu, ọ bụ ezie na unu ga na-akpọ m.
Unu ga-achọkwa m ma unu agaghị achọta m. 29Nʼihi na unu mechiri anya unu nʼebe ihe ọmụma dị,
unu atụghị egwu Onyenwe anyị. 30Unu aṅaghị ntị na ndụmọdụ m.
Unu lelịrị ịba mba m anya. 31Ihe niile unu kụrụ ka unu ga-aghọta.
Ọ bụkwa ụzọ unu na ndụmọdụ unu ga-eju unu afọ. 32Nʼihi na ejezighị ije nke ndị na-enweghị uche na-egbu ha,
ọ bụkwa ọnọdụ afọ ojuju ndị nzuzu ga-alakwa ha nʼiyi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.