Native Bible

Proverbs 1:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ihe niile unu kụrụ ka unu ga-aghọta. Ọ bụkwa ụzọ unu na ndụmọdụ unu ga-eju unu afọ.

Proverbs 1:31 in English

Proverbs 1:31 · Berean Standard Bible

So they will eat the fruit of their own way, and be filled with their own devices.

Context

29Nʼihi na unu mechiri anya unu nʼebe ihe ọmụma dị, unu atụghị egwu Onyenwe anyị. 30Unu aṅaghị ntị na ndụmọdụ m. Unu lelịrị ịba mba m anya. 31Ihe niile unu kụrụ ka unu ga-aghọta. Ọ bụkwa ụzọ unu na ndụmọdụ unu ga-eju unu afọ. 32Nʼihi na ejezighị ije nke ndị na-enweghị uche na-egbu ha, ọ bụkwa ọnọdụ afọ ojuju ndị nzuzu ga-alakwa ha nʼiyi. 33Ma onye na-ege ntị nʼokwu m ga-ebi obi ntụkwasị obi. Ọ ga-anọ jụụ na-enweghị ihe ọbụla ga-atụ ya egwu.” 1:7 Ilu 9:10; Ilu 15:33; Ekl 12:13 1:10 Jen 39:7-10; Dit 13:8; Efe 5:11.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.