Ilu 1:33
Proverbs 1:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma onye na-ege ntị nʼokwu m ga-ebi obi ntụkwasị obi. Ọ ga-anọ jụụ na-enweghị ihe ọbụla ga-atụ ya egwu.” 1:7 Ilu 9:10; Ilu 15:33; Ekl 12:13 1:10 Jen 39:7-10; Dit 13:8; Efe 5:11.
Proverbs 1:33 in English
Proverbs 1:33 · Berean Standard Bible
But whoever listens to me will dwell in safety, secure from the fear of evil.”
Context
31Ihe niile unu kụrụ ka unu ga-aghọta.
Ọ bụkwa ụzọ unu na ndụmọdụ unu ga-eju unu afọ. 32Nʼihi na ejezighị ije nke ndị na-enweghị uche na-egbu ha,
ọ bụkwa ọnọdụ afọ ojuju ndị nzuzu ga-alakwa ha nʼiyi. 33Ma onye na-ege ntị nʼokwu m ga-ebi obi ntụkwasị obi.
Ọ ga-anọ jụụ na-enweghị ihe ọbụla ga-atụ ya egwu.”
1:7 Ilu 9:10; Ilu 15:33; Ekl 12:13
1:10 Jen 39:7-10; Dit 13:8; Efe 5:11.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.