Native Bible

Proverbs 1:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụ maka amamihe na ntụziaka, maka ịghọta okwu niile kwesiri ịghọta nke ọma,

Proverbs 1:2 in English

Proverbs 1:2 · Berean Standard Bible

for gaining wisdom and discipline, for comprehending words of insight,

Context

1Ndị a bụ ilu Solomọn nwa Devid, eze Izrel. 2Ọ bụ maka amamihe na ntụziaka, maka ịghọta okwu niile kwesiri ịghọta nke ọma, 3nʼihi inweta ntụziaka nʼinwe uche, ime ezi omume na ikpe ziri ezi nke aghụghọ na-adịghị. 4Nʼihi ime ka ndị na-enweghị uche nwee ezi uche, ka ndị na-eto eto nweta ihe ọmụma na izuzu ọma.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.