Ilu 1:18
Proverbs 1:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ndị a na-esi ọnya nke na-ama ha. Ha onwe ha ka ọnya ahụ ga-ejide.
Proverbs 1:18 in English
Proverbs 1:18 · Berean Standard Bible
But they lie in wait for their own blood; they ambush their own lives.
Context
16nʼihi na ụkwụ ha na-agba ọsọ ime ihe ọjọọ,
na-emekwa ngwangwa iwufu ọbara. 17Ọ bụ ihe abaghị uru ịgbasa ụgbụ,
nʼebe nnụnụ ọbụla na-ahụ ya anya. 18Ma ndị a na-esi ọnya nke na-ama ha.
Ha onwe ha ka ọnya ahụ ga-ejide. 19Otu a ka ọ na-adịkwara ndị ọ na-agụsị agụụ ike inweta akụnụba nʼụzọ na-ezighị ezi.
Nʼihi na ịgbaso ụzọ dị otu a na-ewetara ndị na-eso ya ọnwụ. 20Amamihe na-eti mkpu nʼezi ka mmadụ nụ.
Olu ya na-ada ụda nʼama.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.