Native Bible

Philippians 4:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịnyere mmụọ unu. Amen.

Philippians 4:23 in English

Philippians 4:23 · Berean Standard Bible

The grace of the Lord Jesus Christ be with your spirit.*

Context

21Keleere m ndị nsọ niile nʼime Kraịst Jisọs. Ụmụnna ndị mụ na ha nọ na-ekelekwa unu. 22Ndị nsọ niile nọ nʼebe a na-ekele unu, karịsịa ndị nọ nʼụlọ Siza. 23Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịnyere mmụọ unu. Amen.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.