Native Bible

Philippians 4:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Keleere m ndị nsọ niile nʼime Kraịst Jisọs. Ụmụnna ndị mụ na ha nọ na-ekelekwa unu.

Philippians 4:21 in English

Philippians 4:21 · Berean Standard Bible

Greet all the saints in Christ Jesus. The brothers who are with me send you greetings.

Context

19Ọ bụ Chineke m ga-egboro unu mkpa unu niile, site nʼụlọakụ ebube ya nke eluigwe, nʼihi Kraịst Jisọs. 20Ka otuto dịrị Chineke anyị, bụ Nna anyị, ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen. 21Keleere m ndị nsọ niile nʼime Kraịst Jisọs. Ụmụnna ndị mụ na ha nọ na-ekelekwa unu. 22Ndị nsọ niile nọ nʼebe a na-ekele unu, karịsịa ndị nọ nʼụlọ Siza. 23Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịnyere mmụọ unu. Amen.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.