Native Bible

Philippians 4:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị nsọ niile nọ nʼebe a na-ekele unu, karịsịa ndị nọ nʼụlọ Siza.

Philippians 4:22 in English

Philippians 4:22 · Berean Standard Bible

All the saints send you greetings, especially those from the household of Caesar.

Context

20Ka otuto dịrị Chineke anyị, bụ Nna anyị, ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen. 21Keleere m ndị nsọ niile nʼime Kraịst Jisọs. Ụmụnna ndị mụ na ha nọ na-ekelekwa unu. 22Ndị nsọ niile nọ nʼebe a na-ekele unu, karịsịa ndị nọ nʼụlọ Siza. 23Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịnyere mmụọ unu. Amen.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.