Ọnụọgụgụ 9:4
Numbers 9:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, Mosis gwara ndị Izrel sị ha mee Mmemme Ngabiga.
Numbers 9:4 in English
Numbers 9:4 · Berean Standard Bible
So Moses told the Israelites to observe the Passover,
Context
2“Gwa ụmụ Izrel ka ha mee Mmemme Ngabiga nʼoge a kara aka. 3Ha mee ya nʼoge a kara aka, malite nʼuhuruchi abalị iri na anọ nke ọnwa a. Ha ga-eme ya nʼusoro dịka iwu na ụkpụrụ e ji eme ya si dị.” 4Ya mere, Mosis gwara ndị Izrel sị ha mee Mmemme Ngabiga. 5Ha mekwara ya nʼọzara Saịnaị malite nʼuhuruchi abalị iri na anọ nke ọnwa mbụ.* Ndị Izrel mere ihe niile nʼusoro dịka iwu Onyenwe anyị nyere Mosis si dị. 6Ma ụfọdụ nʼime ụmụ Izrel esoghị mee Mmemme Ngabiga ahụ nʼihi na ha rụrụ arụ site nʼịnọ ozu nso. Nʼihi ya, ha bịakwutere Mosis na Erọn nʼụbọchị ahụ,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.