Native Bible

Numbers 9:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Gwa ụmụ Izrel ka ha mee Mmemme Ngabiga nʼoge a kara aka.

Numbers 9:2 in English

Numbers 9:2 · Berean Standard Bible

“The Israelites are to observe the Passover at its appointed time.

Context

1Onyenwe anyị gwara Mosis okwu ndị a nʼọzara Saịnaị nʼọnwa mbụ nʼafọ nke abụọ site nʼoge ha hapụrụ ala Ijipt. Ọ sịrị ya, 2“Gwa ụmụ Izrel ka ha mee Mmemme Ngabiga nʼoge a kara aka. 3Ha mee ya nʼoge a kara aka, malite nʼuhuruchi abalị iri na anọ nke ọnwa a. Ha ga-eme ya nʼusoro dịka iwu na ụkpụrụ e ji eme ya si dị.” 4Ya mere, Mosis gwara ndị Izrel sị ha mee Mmemme Ngabiga.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.