Native Bible

Numbers 7:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O wetakwara otu mkpi maka aja mmehie,

Numbers 7:46 in English

Numbers 7:46 · Berean Standard Bible

one male goat for a sin offering;

Context

44O wetara otu efere ọlaedo, nke ịdị arọ ya bụ shekel iri. A wụjuru efere a ụda na-esi isi ụtọ. 45O wetakwara otu oke ehi, otu ebule, otu nwa ebule gbara otu afọ maka aja nsure ọkụ. 46O wetakwara otu mkpi maka aja mmehie, 47na ehi abụọ, ebule ise, mkpi ise na ụmụ ebule ise gbara otu afọ, otu afọ, ka a chụọ maka aja udo. Nke a bụ onyinye Eliasaf nwa Deuel nyere. 48Nʼụbọchị nke asaa, Elishama, nwa Amihud, onyendu ebo Ifrem butere onyinye nke ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.