Native Bible

Numbers 6:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“ ‘ “Onyenwe anyị gọzie unu ma chebe unu,

Numbers 6:24 in English

Numbers 6:24 · Berean Standard Bible

‘May the LORD bless you and keep you;

Context

22Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị, 23“Gwa Erọn na ụmụ ya ndị ikom sị, ‘Otu a ka unu ga-esi gọzie ndị Izrel. Unu ga-asị ha, 24“ ‘ “Onyenwe anyị gọzie unu ma chebe unu, 25Onyenwe anyị mee ka ihu ya mụkwasị unu, ma meere unu amara,* 26Onyenwe anyị chee ihu ya nʼebe unu nọ, nyekwa unu udo.” ’

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.