Ọnụọgụgụ 6:23
Numbers 6:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Gwa Erọn na ụmụ ya ndị ikom sị, ‘Otu a ka unu ga-esi gọzie ndị Izrel. Unu ga-asị ha,
Numbers 6:23 in English
Numbers 6:23 · Berean Standard Bible
“Tell Aaron and his sons: This is how you are to bless the Israelites. Say to them:
Context
21“ ‘Nke a bụ iwu dịrị onye ọ bụla kpebiri ikewapụ onwe ya nye Onyenwe anyị dịka onye Nazirait. Onyinye onye ahụ ga-enye ga-abụ dịka nkwa ido nsọ ya si dị, tinyere ihe ndị ọzọ ha nwere ike inye. Onye dị otu a aghaghị imezu nkwa ọbụla o kwere dịka iwu metụtara onye Nazirait si dị.’ ” 22Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị, 23“Gwa Erọn na ụmụ ya ndị ikom sị, ‘Otu a ka unu ga-esi gọzie ndị Izrel. Unu ga-asị ha, 24“ ‘ “Onyenwe anyị gọzie unu
ma chebe unu, 25Onyenwe anyị mee ka ihu ya mụkwasị unu,
ma meere unu amara,*
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.