Native Bible

Numbers 33:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị Izrel hapụrụ Ramesis, bịa maa ụlọ ikwu ha na Sukọt.

Numbers 33:5 in English

Numbers 33:5 · Berean Standard Bible

The Israelites set out from Rameses and camped at Succoth.

Context

3Ha biliri njem site na Ramesis, nʼụbọchị nke iri na ise nʼọnwa nke mbụ, ụbọchị na-esota nke e mere Mmemme Ngabiga. Ha niile zọpụrụ ije nʼatụghị egwu nʼihu ndị Ijipt, 4mgbe ndị ha nọ na-eli ụmụ ha niile ndị e buru ụzọ mụọ, bụ ndị Onyenwe anyị tigburu nʼetiti ha nʼihi na Onyenwe anyị kpere chi ha niile ikpe. 5Ndị Izrel hapụrụ Ramesis, bịa maa ụlọ ikwu ha na Sukọt. 6Ha hapụrụ Sukọt bịaruo Etam, nke dị nʼọnụ ọnụ ọzara ahụ. 7Ha hapụrụ Etam laghachi azụ gaa Pi Hahirot, nke dị nso nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ Baal-Zefọn, ebe ha manyere ụlọ ikwu ha na ndịda ugwu Migdol.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.