Native Bible

Numbers 31:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ agbọghọ na-amatabeghị nwoke dị iri puku atọ na puku abụọ (32,000).

Numbers 31:35 in English

Numbers 31:35 · Berean Standard Bible

and 32,000 women who had not slept with a man.

Context

33Ehi dị iri puku asaa na puku abụọ (72,000), 34ịnyịnya ibu dị iri puku isii na otu puku (61,000), 35Ụmụ agbọghọ na-amatabeghị nwoke dị iri puku atọ na puku abụọ (32,000). 36Ya mere, ọkara e nyere ndị gara lụọ agha dị: Igwe ewu na atụrụ dị narị puku atọ na iri puku atọ na puku asaa na narị ise (337,500). 37Nʼime ya, ụtụ e nyere Onyenwe anyị site nʼigwe atụrụ ahụ dị narị isii na iri asaa na ise (675).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.