Native Bible

Numbers 31:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ehi dị iri puku asaa na puku abụọ (72,000),

Numbers 31:33 in English

Context

31Ya mere, Mosis na Elieza onye nchụaja mere dịka Onyenwe anyị nyere ha nʼiwu. 32Ihe nweta bụ nke fọdụrụ nʼihe ndị agha lụtara nʼagha bụ ndị a, bụ atụrụ dị narị puku isii, iri puku asaa na puku ise (675,000), 33Ehi dị iri puku asaa na puku abụọ (72,000), 34ịnyịnya ibu dị iri puku isii na otu puku (61,000), 35Ụmụ agbọghọ na-amatabeghị nwoke dị iri puku atọ na puku abụọ (32,000).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.