Ọnụọgụgụ 31:36
Numbers 31:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, ọkara e nyere ndị gara lụọ agha dị: Igwe ewu na atụrụ dị narị puku atọ na iri puku atọ na puku asaa na narị ise (337,500).
Numbers 31:36 in English
Numbers 31:36 · Berean Standard Bible
This was the half portion for those who had gone to war: 337,500 sheep,
Context
34ịnyịnya ibu dị iri puku isii na otu puku (61,000), 35Ụmụ agbọghọ na-amatabeghị nwoke dị iri puku atọ na puku abụọ (32,000). 36Ya mere, ọkara e nyere ndị gara lụọ agha dị:
Igwe ewu na atụrụ dị narị puku atọ na iri puku atọ na puku asaa na narị ise (337,500). 37Nʼime ya, ụtụ e nyere Onyenwe anyị site nʼigwe atụrụ ahụ dị narị isii na iri asaa na ise (675). 38Igwe ehi dị iri puku atọ na puku isii (36,000). Nʼime ya, ihe e nyere Onyenwe anyị bụ iri asaa na abụọ (72).
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.