Ọnụọgụgụ 28:29
Numbers 28:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
na lita ụtụ ọka abụọ, nʼisi otu nwa atụrụ ọbụla.
Numbers 28:29 in English
Numbers 28:29 · Berean Standard Bible
and a tenth of an ephah with each of the seven lambs.
Context
27Unu ga-achụ aja nsure ọkụ, nke isisi ya dị ezi mma nye Onyenwe anyị. Ọ bụ ụmụ oke ehi abụọ, na otu ebule, na ụmụ ebule asaa gbara otu afọ, otu afọ, ka a ga-eji chụọ aja a. 28Ihe unu ga-etinye nʼihe ndị a bụ aja mkpụrụ ọka a ga-eji lita ụtụ ọka isii na ọkara a kwọziri akwọzi, nke a gwakọtara ya na mmanụ chụọ, nʼisi otu oke ehi. Lita ụtụ ọka anọ na ọkara, nʼisi otu ebule, 29na lita ụtụ ọka abụọ, nʼisi otu nwa atụrụ ọbụla. 30Ọzọkwa, a ga-eji otu mkpi chụọ aja maka mkpuchi mmehie unu. 31Dozie aja ndị a tinyere aja ihe ọṅụṅụ ha, ya na aja nsure ọkụ na aja mkpụrụ ọka ya na aja ahụ so. Hụkwanụ na anụ ụlọ e ji chụọ aja ndị a bụ ndị na-enweghị ntụpọ ọbụla.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.