Ọnụọgụgụ 28:30
Numbers 28:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọzọkwa, a ga-eji otu mkpi chụọ aja maka mkpuchi mmehie unu.
Numbers 28:30 in English
Numbers 28:30 · Berean Standard Bible
Include one male goat to make atonement for you.
Context
28Ihe unu ga-etinye nʼihe ndị a bụ aja mkpụrụ ọka a ga-eji lita ụtụ ọka isii na ọkara a kwọziri akwọzi, nke a gwakọtara ya na mmanụ chụọ, nʼisi otu oke ehi. Lita ụtụ ọka anọ na ọkara, nʼisi otu ebule, 29na lita ụtụ ọka abụọ, nʼisi otu nwa atụrụ ọbụla. 30Ọzọkwa, a ga-eji otu mkpi chụọ aja maka mkpuchi mmehie unu. 31Dozie aja ndị a tinyere aja ihe ọṅụṅụ ha, ya na aja nsure ọkụ na aja mkpụrụ ọka ya na aja ahụ so. Hụkwanụ na anụ ụlọ e ji chụọ aja ndị a bụ ndị na-enweghị ntụpọ ọbụla.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.